Igbo past questions: JAMB UTME 2022
39 objective questions, with answers. Free to read and practise.
Sit this paper
39 questions, one at a time, marked as you go or at the end. No account needed.
- 1.Afọ ọle ka ị gbara ugbu a?
- A.Ha gbara afọ isii
- B.Ị gbara afọ iri
- C.Ọ gbara afọ iri
- D.Agbara m afọ iri
Show answerHide answer
Answer: D Agbara m afọ iri
- 2.Ana m eri nri. Translate this sentence to English.
- A.I am dancing for food
- B.All were eating
- C.I am eating food
- D.They are eating food
Show answerHide answer
Answer: C I am eating food
- 3.Dịpụta ọnuọgụgụ a bụ 60 n'Igbo. Iri
- A.na isii
- B.isii na ọtụt
- C.isii na efu
- D.isii
Show answerHide answer
Answer: B isii na ọtụt
- 4.Ebee ka ị na-aga?
- A.Ana m aga akwụkwọ
- B.Anyị na-aga njem
- C.Ha na-abịa
- D.Mụ na ha na-aga njem
Show answerHide answer
Answer: A Ana m aga akwụkwọ
- 5.Ego ọle ka Aminu kwụrụ? Narị naira
- A.anọ
- B.abụọ
- C.atọ
- D.ise
Show answerHide answer
Answer: B abụọ
- 6.Ego ọle ka Tunde kwụrụ?
- A.Narị naira atọ
- B.Narị naira anọ
- C.Ọtụ narị naira
- D.Narị naira abụọ
Show answerHide answer
Answer: D Narị naira abụọ
- 7.Họpụta nke bụ 115 n'Igbo. Ọtụ narị na
- A.iri ise
- B.iri ise ise
- C.iri na ise
- D.iri ise na ise
Show answerHide answer
Answer: D iri ise na ise
- 8.Họpụta nke bụ 23 n'Igbo. Iri abụọ na
- A.abụọ
- B.atọ
- C.ise
- D.anọ
Show answerHide answer
Answer: B atọ
- 9.Họpụta nke bụ 55 n'Igbo. Iri ise
- A.ise
- B.ọtụt
- C.ise na ise ise
- D.na ise
Show answerHide answer
Answer: D na ise
- 10.Họpụta nke bụ narị abụọ na iri abụọ.
- A.202
- B.220
- C.22
- D.2002
Show answerHide answer
Answer: B 220
- 11.Họpụta ọbọdọ a kpọghị aha na mkparịtaụka a
- A.Kaduna
- B.Minna
- C.Lagos
- D.Enugu
Show answerHide answer
Answer: C Lagos
- 12.Họpụta ụbọchị Tunde ga-alọghachị. Ụbọchị ahịa
- A.eke
- B.nkwọ
- C.afọ
- D.ekeorie
Show answerHide answer
Answer: A eke
- 13.How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?
- A.Nnọọ
- B.Ịjẹ ọma
- C.Daalụ
- D.Ndewo
Show answerHide answer
Answer: A Nnọọ
- 14.How do you greet someone who is working?
- A.Daalụ
- B.Ịjẹ ọma
- C.Jisie ike
- D.Ndewo
Show answerHide answer
Answer: C Jisie ike
- 15.How do you say "Good night" in Igbo?
- A.Nbọọla chị
- B.Ehihiẹ ọma
- C.Ka ọ mesịa
- D.Ka chị bọọ
Show answerHide answer
Answer: A Nbọọla chị
- 16.How many letters are there in Igbo alphabet?
- A.Iri abụọ na abụọ
- B.Asatọ
- C.Anọ
- D.Iri atọ na isii
Show answerHide answer
Answer: D Iri atọ na isii
- 17.In Igbo, how do you invite somebody to come and join you in eating?
- A.Gaa rie nri
- B.Ị ga-eri nri
- C.Bịa rie nri
- D.Nọdụ rie nri
Show answerHide answer
Answer: C Bịa rie nri
- 18.Kedu aha ala anyị? Aha ala
- A.ha bụ Maiduguri
- B.m bụ Enugu
- C.gị bụ Ibadan
- D.anyị bụ Naijiria
Show answerHide answer
Answer: D anyị bụ Naijiria
- 19.Kedu aha gị?
- A.Anyị bụ Amina
- B.Ha bụ Musa
- C.Aha m bụ Ụche
- D.Gị bụ Emeka
Show answerHide answer
Answer: C Aha m bụ Ụche
- 20.Kedu ihe Aminu na-aga ịme?
- A.Ịzụ ahịa
- B.Ịlegharị anya
- C.Ịhụ ọgbụnịgwẹ
- D.Ịlụ ọgụ
Show answerHide answer
Answer: A Ịzụ ahịa
- 21.Kedụ maka ahụ gị?
- A.Adị m mma
- B.Anyị dị mma
- C.Ha dị mma
- D.Ị dị mma
Show answerHide answer
Answer: A Adị m mma
- 22.Kedụ maka nne gị?
- A.Ọ mara mma
- B.Ha dị mma
- C.Anyị dị mma
- D.Ọ dị mma
Show answerHide answer
Answer: D Ọ dị mma
- 23.Kedu nke bụ 888? Narị
- A.iri asatọ na asatọ
- B.asatọ na asatọ na asatọ
- C.asatọ asatọ asatọ
- D.asatọ iri asatọ na asatọ
Show answerHide answer
Answer: D asatọ iri asatọ na asatọ
- 24.Kedu ụgbọ Aminu ji eme njem ya?
- A.Ụgbọelu
- B.Ụgbọamara
- C.Ụgbọọlọkọ
- D.Ụgbọala
Show answerHide answer
Answer: C Ụgbọọlọkọ
- 25.MKPARITAUKA Tunde: Aa! Aminu, ị bọọla chị? Aminu: Ech! Tunde, ị bọọla chị. Kedụ ebe ị na-ajẹ? Tunde: A na m jẹ Ọwere. Anyị nwere nzukọ n'Aladịmma. Gị kwanụ? Aminu: Ana m ejẹ Enugu. Ana m ejẹ izu ahịa n'Ụwanị. Kedụ ụgbọ ị ji ejẹ? Tunde: Agam ejị ụgbọelu. Gị kwanụ? Aminu: Aga m ejị ụgbọọlọkọ. Anyị ga-agbafẹ ọtụtụ ọbọdọ dịka Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee ruo Enugu. Tunde: Kedụ ụbọchị ị ga-alọghachị? Aminu: Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịanụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ. Gị kwanụ? Tunde: Aga m alọghachị n'ụbọchị ahịa eke. Izụtala tiketi? Aminu: Ech. Akwụrụ m ọtụ narị naira. Gị kwanụ? Tunde: Ee. Akwụrụ m narị naira abụọ. Zaa ajụjụ a Họpụta ọbọdọ a kpọrọ aha na mkparịtaụka a
- A.Lagos
- B.Ibadan
- C.Abuja
- D.Kafanchan
Show answerHide answer
Answer: D Kafanchan
- 26.MKPARITAUKA Tunde: Aa! Aminu, ị bọọla chị? Aminu: Ech! Tunde, ị bọọla chị. Kedụ ebe ị na-ajẹ? Tunde: A na m jẹ Ọwere. Anyị nwere nzukọ n'Aladịmma. Gị kwanụ? Aminu: Ana m ejẹ Enugu. Ana m ejẹ izu ahịa n'Ụwanị. Kedụ ụgbọ ị ji ejẹ? Tunde: Agam ejị ụgbọelu. Gị kwanụ? Aminu: Aga m ejị ụgbọọlọkọ. Anyị ga-agbafẹ ọtụtụ ọbọdọ dịka Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee ruo Enugu. Tunde: Kedụ ụbọchị ị ga-alọghachị? Aminu: Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịanụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ. Gị kwanụ? Tunde: Aga m alọghachị n'ụbọchị ahịa eke. Izụtala tiketi? Aminu: Ech. Akwụrụ m ọtụ narị naira. Gị kwanụ? Tunde: Ee. Akwụrụ m narị naira abụọ. Zaa ajụjụ a Kedu ụgbọ Tunde ji eme njem ya?
- A.Ụgbọmmiri
- B.Anyịnyịagwẹ
- C.Ụgbọelu
- D.Ụgbọala
Show answerHide answer
Answer: C Ụgbọelu
- 27.Ọlee aha nwanne gị nwoke? Aha
- A.m bụ Musa
- B.ya bụ Emeka
- C.anyị bụ Ebikina
- D.ha bụ Biodun
Show answerHide answer
Answer: B ya bụ Emeka
- 28.Ọlee aha ụlọakwụkwọ ụnu?
- A.Ụlọakwụkwọ ha bụ GSS
- B.GSS bụ ụlọakwụkwọ ya
- C.Ọ gụchara na GSS
- D.Aha ụlọakwụkwọ anyị bụ GSS
Show answerHide answer
Answer: D Aha ụlọakwụkwọ anyị bụ GSS
- 29.Ọlee nke pụtara narị asaa na iri abụọ
- A.707
- B.772
- C.720
- D.710
Show answerHide answer
Answer: C 720
- 30.Ọlee ụbọchị Aminu ga-alọghachị?
- A.Nkwọ
- B.Eke
- C.Afọkwa
- D.Afọ
Show answerHide answer
Answer: A Nkwọ
- 31.One of these is not part of Igboland?
- A.Asaba
- B.Abakaliki
- C.Owere
- D.Benin
Show answerHide answer
Answer: C Owere
- 32.Ụlọ ọle ka nna gị nwere?
- A.M nwere ụlọ abụọ
- B.Anyị nwere ya anọ
- C.Nna m nwere ụlọ abụọ
- D.Ha nwere ụlọ anọ
Show answerHide answer
Answer: C Nna m nwere ụlọ abụọ
- 33.What is the name of aeroplane in Igbo?
- A.Ọgbatụmtụm
- B.Ụgbọmmiri
- C.Ụgbọala
- D.Ụgbọelu
Show answerHide answer
Answer: C Ụgbọala
- 34.What name is 'Agwọ' called in English?
- A.Crocodile
- B.Snake
- C.Lizard
- D.Python
Show answerHide answer
Answer: B Snake
- 35.What name is scorpion called in Igbo?
- A.Awo
- B.Agwọ
- C.Ahụhụ
- D.Akpị
Show answerHide answer
Answer: D Akpị
- 36.Which is the Igbo staple food?
- A.Garri (gba)
- B.Rice (osikapa)
- C.Cassava (akpụ)
- D.Beans (agwa)
Show answerHide answer
Answer: C Cassava (akpụ)
- 37.Which of these is not a state in Igboland?
- A.Ebonyi State
- B.Abia State
- C.Enugu State
- D.Edo State
Show answerHide answer
Answer: D Edo State
- 38.Write 260 in Igbo. Narị abụọ na
- A.isii
- B.iri isii
- C.itoọlụ
- D.isii isii
Show answerHide answer
Answer: B iri isii
- 39.Write 70 in Igbo. Iri
- A.asaa abụọ
- B.asaa na asaa
- C.asaa
- D.asaa na iri
Show answerHide answer
Answer: C asaa
Printing is turned off here to protect the question bank. Get the SmarTest app to study offline.
More free Igbo papers
JAMB Igbo 2019–2020 is in the app
The latest five years of each paper are free here. The SmarTest app has every year we hold, a worked explanation for each answer, and timed mock exams. It works offline.
Android, Windows, Mac and Linux