Skip to content

Igbo past questions: JAMB UTME 2024

40 objective questions, with answers. Free to read and practise.

Sit this paper

40 questions, one at a time, marked as you go or at the end. No account needed.

  1. 1.
    Ada na ede
    1. A.akwụkwọ
    2. B.egwụ
    3. C.Ụkwẹ
    4. D.nri
    Show answer

    Answer: B egwụ

  2. 2.
    AGUCHAAZAA Adiele bụ onye e jiri ọrụụgbọ mara. O bụ onye Akaeze. Akaeze nọ n'ọkpụrụ ọchịchị ime obodo Ọgbụọ na Abị steeti. Ọ lụrụ nwanyị abụọ. Aha nwụnye ya nke mbụ bụ Nneamaka ebe nwụnye ya nke abụọ bụ Akuọma. Nneamaka bụ nọọsụ. Ọ mụtaara Adiele ụmụ anọ nwoke atọ na otụ nwaanyị. Akuọma enweghị ihe ọ na-arụ. Ọ mụtaara ụmụ nwạanyị abụọ. Aha ụmụ Nneamaka bụ: Chikere, Ụzọma, Ụgọnna na Ngọzi. Akuọma-na-eso di ha aga ọrụụgbọ. Ọ na-akọpụta akpụ, ọna, ede na akwụkwọ nri dị iche iche. Zaa ajụjụ a Aha nwunye ya nke abụọ bụ
    1. A.Ngozi
    2. B.Chikere
    3. C.Nneamaka
    4. D.Akuọma
    Show answer

    Answer: D Akuọma

  3. 3.
    AGUCHAAZAA Adiele bụ onye e jiri ọrụụgbọ mara. O bụ onye Akaeze. Akaeze nọ n'ọkpụrụ ọchịchị ime obodo Ọgbụọ na Abị steeti. Ọ lụrụ nwanyị abụọ. Aha nwụnye ya nke mbụ bụ Nneamaka ebe nwụnye ya nke abụọ bụ Akuọma. Nneamaka bụ nọọsụ. Ọ mụtaara Adiele ụmụ anọ nwoke atọ na otụ nwaanyị. Akuọma enweghị ihe ọ na-arụ. Ọ mụtaara ụmụ nwạanyị abụọ. Aha ụmụ Nneamaka bụ: Chikere, Ụzọma, Ụgọnna na Ngọzi. Akuọma-na-eso di ha aga ọrụụgbọ. Ọ na-akọpụta akpụ, ọna, ede na akwụkwọ nri dị iche iche. Zaa ajụjụ a Ụmụ ole ka Adiele mụtara? Ụmụ
    1. A.atọ
    2. B.abụọ
    3. C.anọ
    4. D.isii
    Show answer

    Answer: D isii

  4. 4.
    Gịnị ka '80' pụtara n'Igbo?
    1. A.Iri asatọ
    2. B.Asatọ na efu
    3. C.Asatọ
    4. D.Iri na asatọ
    Show answer

    Answer: A Iri asatọ

  5. 5.
    Gịnị ka 3/4 pụtara n'Igbo?
    1. A.Anọ n'ime atọ
    2. B.Atọ agbakwụnyere anọ
    3. C.Atọ n'ime anọ
    4. D.Atọ e tinyere anọ
    Show answer

    Answer: B Atọ agbakwụnyere anọ

  6. 6.
    Gịnị ka a na-akpọ "chair" n'Igbo?
    1. A.Nzụ ọdee
    2. B.Akwụkwọ
    3. C.Ụgbọọjị
    4. D.Oche
    Show answer

    Answer: D Oche

  7. 7.
    Họpụta nke abụghị okwụ ajụjụ na ndị a
    1. A.Gịnị
    2. B.Ụlọ
    3. C.Kedu
    4. D.Ebee
    Show answer

    Answer: B Ụlọ

  8. 8.
    Họpụta steeti na-esoghị n'ala Igbo ebe a
    1. A.Kogi
    2. B.Anambra
    3. C.Abịa
    4. D.Ebonyi
    Show answer

    Answer: A Kogi

  9. 9.
    Mgbọchiume mkpị ọle ka e nwere n'Igbo?
    1. A.Iri
    2. B.Asatọ
    3. C.Itoọlụ
    4. D.Iri na itoọlụ
    Show answer

    Answer: A Iri

  10. 10.
    MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umunne gi? Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a Nnedi: Site n'ike Chukwu, o ga-adicha mma. Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa. Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya. Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise ge gbaziiri onye nke mbu. Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu. Adaugo: Kedukwanụ maka Chika na-agbabu onye nke mbu? Nnedi: Ọ gbaziiri onye nke ato. Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole? Nnedi: Uloma gbaziiri onye nke ano. Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike. Adaugo: O bukwa ihe anyi ga-eme. Adaugo: Onyenkuzi anyị zuo "Igbo for Learners" nke ato. Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya? Adaugo: Nari naira ano. Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya. Adaugo: M ga-azu echi. Ka e mesja. Zaa ajuju a Mkparitaụka a, o di n'etiti mmadụ ole?
    1. A.Ato
    2. B.Abụọ
    3. C.Anọ
    4. D.Ise
    Show answer

    Answer: C Anọ

  11. 11.
    MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umunne gi? Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a Nnedi: Site n'ike Chukwu, o ga-adicha mma. Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa. Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya. Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise ge gbaziiri onye nke mbu. Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu. Adaugo: Kedukwanụ maka Chika na-agbabu onye nke mbu? Nnedi: Ọ gbaziiri onye nke ato. Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole? Nnedi: Uloma gbaziiri onye nke ano. Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike. Adaugo: O bukwa ihe anyi ga-eme. Adaugo: Onyenkuzi anyị zuo "Igbo for Learners" nke ato. Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya? Adaugo: Nari naira ano. Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya. Adaugo: M ga-azu echi. Ka e mesja. Zaa ajuju a Onye nke ole ka Chika gbaziiri ugbu a? Onye nke
    1. A.ise
    2. B.ano
    3. C.abuo
    4. D.ato
    Show answer

    Answer: D ato

  12. 12.
    Nnamdi ______ ụlọ ọma ahụ.
    1. A.gbụrụ
    2. B.nyara
    3. C.rụrụ
    4. D.kụrụ
    Show answer

    Answer: C rụrụ

  13. 13.
    Nne m siri ofe egusi Ọlee nke bụ ngwaa na ndị a?
    1. A.Ofe
    2. B.Siri
    3. C.Egusi
    4. D.Nne
    Show answer

    Answer: B Siri

  14. 14.
    Ọ bụ ezi onye ọrụụgbọ. The pronoun in this sentence is
    1. A.ezi
    2. B.Ọ
    3. C.bụ
    4. D.onye
    Show answer

    Answer: C bụ

  15. 15.
    Ọlee akara e ji egosi mgbe ihe mberedede mere?
    1. A.!
    2. B.:
    3. C.-
    4. D.?
    Show answer

    Answer: A !

  16. 16.
    Uchenna na-agba
    1. A.nri
    2. B.ọsọ
    3. C.ịjẹ
    4. D.akwa
    Show answer

    Answer: B ọsọ

  17. 17.
    Ụdaụme Igbo ọ dị ọle?
    1. A.Itoọlụ
    2. B.Asatọ
    3. C.Abụọ
    4. D.Iri abụọ na asatọ
    Show answer

    Answer: B Asatọ

  18. 18.
    Ude na-esi
    1. A.akwukwo
    2. B.ura
    3. C.nri
    4. D.akwa
    Show answer

    Answer: C nri

  19. 19.
    Ugochi na Eze. The underlined word is
    1. A.adjective
    2. B.noun
    3. C.pronoun
    4. D.conjunction
    Show answer

    Answer: D conjunction

  20. 20.
    Ụlọakụ na-aza
    1. A.eluala
    2. B.ụlọ
    3. C.nri
    4. D.akwụkwọ
    Show answer

    Answer: B ụlọ

  21. 21.
    Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n'ọkpụrụ bụ
    1. A.mbuuzo
    2. B.njikọ
    3. C.enyemakangwaa
    4. D.ngwaa
    Show answer

    Answer: C enyemakangwaa

  22. 22.
    What is mkpuruokwu called in English?
    1. A.Word
    2. B.Letters
    3. C.Formation
    4. D.Alphabet
    Show answer

    Answer: A Word

  23. 23.
    Which among these is not a vowel in Igbo?
    1. A.N
    2. B.A
    3. C.Ọ
    4. D.E
    Show answer

    Answer: A N

  24. 24.
    Write 20 in Igbo.
    1. A.iri
    2. B.abuo
    3. C.iri abuo
    4. D.iri abuo na efu
    Show answer

    Answer: C iri abuo

  25. 25.
    Zaa ajụjụ a Adiele ọ lụrụ nwạanyị ọle?
    1. A.Anọ
    2. B.Ise
    3. C.Atọ
    4. D.Abụọ
    Show answer

    Answer: D Abụọ

  26. 26.
    Zaa ajuju a Ego ole ka a na-ere akwụkwọ a? Nari naira
    1. A.abụọ
    2. B.anọ
    3. C.atọ
    4. D.ise
    Show answer

    Answer: D ise

  27. 27.
    Zaa ajuju a Ego ole ka nna ya nyere ya zuo akwụkwọ a? Nari naira
    1. A.Ise
    2. B.Asaa
    3. C.Ano
    4. D.Isii
    Show answer

    Answer: A Ise

  28. 28.
    Zaa ajuju a Gịnị mere Uchechi ji gbaa onye nke mbụ?
    1. A.maara akwụkwọ
    2. B.gụrụ akwụkwọ nke ukwuu
    3. C.nwere
    4. D.maghị akwụkwọ
    Show answer

    Answer: B gụrụ akwụkwọ nke ukwuu

  29. 29.
    Zaa ajụjụ a Họpụta nke na-esoghị n'ihe Akuọma na-akọpụta.
    1. A.Ede
    2. B.Akpụ
    3. C.Akwụkwọ nri
    4. D.Osikapa
    Show answer

    Answer: D Osikapa

  30. 30.
    Zaa ajụjụ a Kedu ihe Nneamaka na-arụ? Ọrụ
    1. A.nkuzi
    2. B.igwe
    3. C.dokinta
    4. D.nọọsụ
    Show answer

    Answer: A nkuzi

  31. 31.
    Zaa ajuju a Kedu onye gbara onye nke mbụ n'ule sekond taam?
    1. A.Nnedi
    2. B.Chika
    3. C.Adaugo
    4. D.Uchechi
    Show answer

    Answer: D Uchechi

  32. 32.
    Zaa ajuju a Kedu onye si zuo "Igbo for Learners"?
    1. A.Onyeisiuloakwụkwọ ha
    2. B.Enyi ha
    3. C.Nne ha
    4. D.Onyenkuzi ha
    Show answer

    Answer: D Onyenkuzi ha

  33. 33.
    Zaa ajuju a Ndi kparitara uka a bụ
    1. A.Nnedi na Uchechi
    2. B.Adaugo na Nnedi
    3. C.Adaugo na Uchechi
    4. D.Chika na Nnedi
    Show answer

    Answer: B Adaugo na Nnedi

  34. 34.
    Zaa ajụjụ a Ọlee nke esoghị n'ụmụ Nneamaka ebe a?
    1. A.Ngọzi
    2. B.Akuọma
    3. C.Ụgọnna
    4. D.Chikere
    Show answer

    Answer: B Akuọma

  35. 35.
    Zaa ajuju a Onye ka nna ya nyere ego zuo akwụkwọ a?
    1. A.Adaugo
    2. B.Nnedi
    3. C.Chika
    4. D.Uchechi
    Show answer

    Answer: B Nnedi

  36. 36.
    Zaa ajuju a Onye nke ole ka Uchechi na-agbabu? Onye nke
    1. A.isii
    2. B.ato
    3. C.ise
    4. D.ano
    Show answer

    Answer: C ise

  37. 37.
    Zaa ajụjụ a Ụmụnwạanyị ọle ka Akuọma mụtara?
    1. A.Abụọ
    2. B.Atọ
    3. C.Anọ
    4. D.Ise
    Show answer

    Answer: A Abụọ

  38. 38.
    Zaa ajụjụ a. Aha obodo ha bụ
    1. A.Akaeze
    2. B.Awka
    3. C.Imo
    4. D.Abia
    Show answer

    Answer: A Akaeze

  39. 39.
    Zaa ajụjụ a. Gịnị bụ akaọrụ Adiele?
    1. A.Izu ahịa
    2. B.Ikpu ụzụ
    3. C.Ọrụụgbọ
    4. D.Nkụzi
    Show answer

    Answer: C Ọrụụgbọ

  40. 40.
    Zaa ajụjụ a. Olee aha steeti Adiele na ezinaụlọ ya?
    1. A.Anambra
    2. B.Imo
    3. C.Akaeze
    4. D.Abia
    Show answer

    Answer: D Abia

Printing is turned off here to protect the question bank. Get the SmarTest app to study offline.

More free Igbo papers

JAMB Igbo 2019–2020 is in the app

The latest five years of each paper are free here. The SmarTest app has every year we hold, a worked explanation for each answer, and timed mock exams. It works offline.

Get the app

Android, Windows, Mac and Linux